Diuterọnọmi 33:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Chineke bụ ebe mgbaba kemgbe oge ochie.+ O ji ogwe aka ya na-adịru mgbe ebighị ebi na-akwado gị.+ Ọ ga-achụpụrụ gị onye iro gị.+ Ọ ga-asịkwa, ‘Bibie ha!’+ Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+
27 Chineke bụ ebe mgbaba kemgbe oge ochie.+ O ji ogwe aka ya na-adịru mgbe ebighị ebi na-akwado gị.+ Ọ ga-achụpụrụ gị onye iro gị.+ Ọ ga-asịkwa, ‘Bibie ha!’+
2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+