Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+ Aịzaya 61:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova nyere m mmụọ ya,+N’ihi na Jehova tere m mmanụ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitere m ka m kechie ọnyá ndị obi gbawara,Ka m gwa ndị e ji eji na a hapụla ha,Ka m meghee anya ndị mkpọrọ,+
61 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova nyere m mmụọ ya,+N’ihi na Jehova tere m mmanụ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitere m ka m kechie ọnyá ndị obi gbawara,Ka m gwa ndị e ji eji na a hapụla ha,Ka m meghee anya ndị mkpọrọ,+