1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ. 1 Samuel 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+ Abụ Ọma 142:okwu mmeghe Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Maskil.* Ekpere Devid kpere mgbe ọ nọ n’ọgba.+
22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ.
3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+