1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ. 1 Samuel 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+ Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ. Ndị Hibru 11:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ha ekwesịghịkwa ụwa. Ha gagharịrị n’ọzara na n’ugwu, zookwa n’ọgba+ nakwa n’oghere ndị dị n’ala.
22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ.
3 Mgbe Sọl ruru n’otu ogige atụrụ e ji nkume rụọ nke dị n’akụkụ ụzọ, ọ banyere n’ọgba dị ebe ahụ ka ọ gaa mposi. Ma, Devid na ndị agha ya nọ ọdụ n’ime ime ọgba ahụ.+
32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.