Rut 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ ihe ọma ndị i mere.+ Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabara n’okpuru nku ya, kwụọ gị ụgwọ ọrụ zuru ezu.”*+ Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chebe m ka mkpụrụ anya gị.+ Zoo m n’okpuru nku gị.+
12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ ihe ọma ndị i mere.+ Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabara n’okpuru nku ya, kwụọ gị ụgwọ ọrụ zuru ezu.”*+