-
Abụ Ọma 52:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ bụ ya mere Chineke ga-eji dọturuo gị ala.+
Ọ ga-adọrọ gị ma dọpụta gị n’ụlọikwuu gị.+
Ọ ga-ekpochapụ gị n’ụwa.*+ (Sila)
6 Ndị ezi omume ga-ahụ ya, ya erie ha ọnụ,+
Ha ga-achịkwa ya ọchị, sị,+
-
Ezikiel 25:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 M ga-eji ezigbo iwe taa ha ahụhụ maka ihe ha mere. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova mgbe m tara ha ahụhụ.”’”
-
-
-