6 Ebram gagidere n’ala ahụ ruo n’ebe a na-akpọ Shikem,+ n’akụkụ nnukwu osisi ndị dị na More.+ N’oge ahụ, ndị Kenan bi n’ala ahụ. 7 Jehova wee pụta n’ihu Ebram, sị ya: “Ọ bụ ụmụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ O wee rụọrọ Jehova, onye pụtara n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.