Ọrụ Ndịozi 7:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jekọb wee gaa Ijipt,+ nwụọkwa ebe ahụ.+ Ndị nna nna anyị nwụkwara ebe ahụ.+ 16 E bugara ha Shikem ma lie ha n’ili Ebreham ji ego ọlaọcha zụọ na Shikem n’aka ụmụ Hemọ.+
15 Jekọb wee gaa Ijipt,+ nwụọkwa ebe ahụ.+ Ndị nna nna anyị nwụkwara ebe ahụ.+ 16 E bugara ha Shikem ma lie ha n’ili Ebreham ji ego ọlaọcha zụọ na Shikem n’aka ụmụ Hemọ.+