2 Samuel 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka anyị jisie ike, katakwa obi+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị. Jehova ga-emekwa uche ya.”+ Abụ Ọma 44:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anyị ga-achụghachi ndị iro anyị n’ihi ike ị na-enye anyị.+ Anyị ga-eji aha gị merie ndị na-alụso anyị ọgụ.+
12 Ka anyị jisie ike, katakwa obi+ n’ihi ndị ala anyị nakwa n’ihi obodo niile nke Chineke anyị. Jehova ga-emekwa uche ya.”+
5 Anyị ga-achụghachi ndị iro anyị n’ihi ike ị na-enye anyị.+ Anyị ga-eji aha gị merie ndị na-alụso anyị ọgụ.+