Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela. A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’ Ilu 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ihe ọjọọ onye ajọ omume na-eme ga-eme ka ọ ma n’ọnyà. Mmehie ọ na-eme ga-eke ya agbụ.+
35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela. A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’