Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị. Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Chineke, meere m amara. Biko, meere m amara,N’ihi na m gbabala* n’ime gị,+M ga-ezokwa n’okpuru nku gị ruo mgbe nsogbu gafere.+ Abụ Ọma 61:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị ruo mgbe ebighị ebi.+ M ga-agbaba n’okpuru nku gị.+ (Sila)
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị.
57 Chineke, meere m amara. Biko, meere m amara,N’ihi na m gbabala* n’ime gị,+M ga-ezokwa n’okpuru nku gị ruo mgbe nsogbu gafere.+