Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Abụ Ọma 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ na-asị n’obi ya: “Chineke echefuola.+ O wepụla ihu ya. Ọ naghị ahụ ihe na-eme.”+ Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
7 Okwu ọjọọ na-adapụsị ha n’ọnụ. Ọnụ ha dị ka mma agha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-anụkwanụ ihe anyị na-ekwu?”+