Abụ Ọma 7:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke bụ Onyeikpe nke na-ekpe ikpe ziri ezi.+ Chineke na-ama ndị ajọ omume ikpe kwa ụbọchị. 12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ichegharị,+ Chineke na-amụ mma agha ya.+ Ọ na-ekwe ụta ya, kwadebekwa ya.+
11 Chineke bụ Onyeikpe nke na-ekpe ikpe ziri ezi.+ Chineke na-ama ndị ajọ omume ikpe kwa ụbọchị. 12 Ọ bụrụ na mmadụ ajụ ichegharị,+ Chineke na-amụ mma agha ya.+ Ọ na-ekwe ụta ya, kwadebekwa ya.+