Jenesis 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+ Abụ Ọma 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ị na-ekpechite ọnụ m ka e wee kpee m ikpe ziri ezi. Ị nọ ọdụ n’ocheeze gị na-ekpe ikpe ziri ezi.+ Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
25 O doro anya na ị gaghị egbukọta onye ezi omume na onye ajọ omume, o wee bụrụ otu ihe ga-eme onye ezi omume na onye ajọ omume.+ O doro anya na ị gaghị eme ya.+ Ọ̀ bụ na Onye na-ekpe ụwa niile ikpe agaghị eme ihe dị mma?”+
4 N’ihi na ị na-ekpechite ọnụ m ka e wee kpee m ikpe ziri ezi. Ị nọ ọdụ n’ocheeze gị na-ekpe ikpe ziri ezi.+
9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+