Abụ Ọma 51:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gbaghara m mmehie m,*+Sachapụkwa m mmehie m.+ Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha. 1 Jọn 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè* otú yanwa nọ n’ìhè, anyị na ibe anyị dị n’otu, ọbara Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụkwa anyị mmehie niile.+
18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha.
7 Ma ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè* otú yanwa nọ n’ìhè, anyị na ibe anyị dị n’otu, ọbara Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụkwa anyị mmehie niile.+