Maịka 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugwu niile, nụrụnụ ihe Jehova kwuru na e mere ya. Ntọala ụwa nke siri ike, nụrụkwanụ,+N’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu. Nụrụnụ ihe ọ sị na ndị Izrel mere ya:+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Ndị mmehie, meenụ ka aka unu dị ọcha.+ Ndị na-amaghị ihe ha ga-eme eme, meenụ ka obi unu dị ọcha.+
2 Ugwu niile, nụrụnụ ihe Jehova kwuru na e mere ya. Ntọala ụwa nke siri ike, nụrụkwanụ,+N’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu. Nụrụnụ ihe ọ sị na ndị Izrel mere ya:+
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Ndị mmehie, meenụ ka aka unu dị ọcha.+ Ndị na-amaghị ihe ha ga-eme eme, meenụ ka obi unu dị ọcha.+