Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Ocheeze Jehova dị n’eluigwe.+ Anya ya na-ahụ ihe niile. Anya ya nke na-ahụ ụzọ nke ọma* na-eleru ndị mmadụ anya.+ Ilu 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Anya Jehova na-ahụ ihe niile. Ọ na-ahụ ma ndị ọma ma ndị ọjọọ.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Ocheeze Jehova dị n’eluigwe.+ Anya ya na-ahụ ihe niile. Anya ya nke na-ahụ ụzọ nke ọma* na-eleru ndị mmadụ anya.+
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+