1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+ Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nweghị mgbe ọ ga-ekwe ka ụkwụ gị mịchapụ.*+ E nweghị mgbe ụra ga-atụ Onye na-eche gị nche.
9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+