Abụ Ọma 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi.+ Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Kọsaanụ ná mba dị iche iche, sị: “Jehova abụrụla Eze.+ E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.* Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ziri ezi.”*+ Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Ndị Rom 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+
10 Kọsaanụ ná mba dị iche iche, sị: “Jehova abụrụla Eze.+ E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.* Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ziri ezi.”*+
9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+