Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ bụ m bụ Chineke.+ E nweghị chi ọzọ ma e wepụ m.+ M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+ M na-emerụ mmadụ ahụ́,+ m ga-agwọkwa mmadụ,+E nweghịkwa onye ga-anapụta onye ọ bụla n’aka m.+
39 Ọ bụ m bụ Chineke.+ E nweghị chi ọzọ ma e wepụ m.+ M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+ M na-emerụ mmadụ ahụ́,+ m ga-agwọkwa mmadụ,+E nweghịkwa onye ga-anapụta onye ọ bụla n’aka m.+