Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+
39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+