-
Matiu 27:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ha ji ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gbuuru ya ikpere n’ala, na-akwa ya emo, sị: “Eze ndị Juu, ndeewo.”
-