Matiu 27:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+
29 ha wee jiri ogwu kpaa okpueze, kpuwe ya n’isi, nyekwa ya okporo ahịhịa amị n’aka nri ya. Ha gburu ikpere n’ala n’ihu ya, jiri ya mee ihe ọchị,+ sị: “Ndeewo, gị Eze ndị Juu!”+