Abụ Ọma 63:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M ga-eji ọnụ m jaa* gị mma+Maka na ịhụnanya gị dị mma karịa ndụ.+ Abụ Ọma 109:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma Jehova, Ọkaakaa Onyenwe anyị,Biko, nyere m aka n’ihi aha gị.+ Napụta m n’ihi na ịhụnanya gị* dị mma.+
21 Ma Jehova, Ọkaakaa Onyenwe anyị,Biko, nyere m aka n’ihi aha gị.+ Napụta m n’ihi na ịhụnanya gị* dị mma.+