Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+ Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 100:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+
5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+ Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+
5 N’ihi na Jehova dị mma.+ Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+