Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:5 Ụlọ Nche,5/15/2006, p. 20
5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+