Aịzaya 54:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ezigbo iwe ka m ji wepụtụ ihu m ka ị ghara ịhụ m.+ Ma, m ga-emere gị ebere maka na m ga-ahụ gị n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ọ bụ Jehova, Onye Mgbapụta gị,+ kwuru ihe a.
8 Ezigbo iwe ka m ji wepụtụ ihu m ka ị ghara ịhụ m.+ Ma, m ga-emere gị ebere maka na m ga-ahụ gị n’anya* ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ọ bụ Jehova, Onye Mgbapụta gị,+ kwuru ihe a.