Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, e nweghị chi dị ka gị n’ime chi niile.+ E nweghị onye rụtụrụla ọrụ ndị ị rụrụ.+ Abụ Ọma 89:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ònye ka a ga-eji tụnyere Jehova n’eluigwe?+ N’ime ụmụ Chineke,+ è nwere onye dị ka Jehova? Jeremaya 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Eze mba niile,+ e nweghị onye na-ekwesịghị ịtụ egwu gị, maka na e kwesịrị ịna-atụ egwu gị. N’ihi na n’ime ndị niile ma ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile,E nweghị otu mkpụrụ onye dị ka gị.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+
6 N’ihi na ònye ka a ga-eji tụnyere Jehova n’eluigwe?+ N’ime ụmụ Chineke,+ è nwere onye dị ka Jehova?
7 Eze mba niile,+ e nweghị onye na-ekwesịghị ịtụ egwu gị, maka na e kwesịrị ịna-atụ egwu gị. N’ihi na n’ime ndị niile ma ihe ná mba dị iche iche nakwa n’alaeze ha niile,E nweghị otu mkpụrụ onye dị ka gị.+