-
2 Samuel 12:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ebe ọ bụ na i ledara m anya gaa kpọrọ nwunye Yuraya onye Het lụwa, mma agha agaghị apụ apụ mgbe ọ bụla n’ezinụlọ gị.’*+ 11 Jehova kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị gị. N’ụlọ gị ka ọ ga-esi dakwasị gị.+ M ga-anọkwa n’ihu gị kpọrọ ndị nwunye gị kpọnye nwoke ọzọ.+ Ọ ga-edinakwa ha n’ehihie ọcha.+
-