3 Chineke Izrel kwuru okwu.
Oké Nkume ndị Izrel+ gwara m, sị:
‘Mgbe onye na-achị ụmụ mmadụ bụ onye ezi omume,+
Na-atụkwa egwu Chineke,+
4 Ọ dị ka ìhè na-adị n’ụtụtụ ma anwụ chawa,+
Ya bụ, n’ụtụtụ ihu ígwé gbachapụrụ agbachapụ.
Ọ dịkwa ka ìhè nke na-adị ma mmiri zochaa,
Nke na-eme ka ahịhịa topụta.’+