Abụ Ọma 50:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eluigwe na-akọsa ezi omume Chineke,N’ihi na ọ bụ Chineke bụ Onyeikpe.+ (Sila) Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+
11 Ndị mmadụ ga-asịzi: “N’eziokwu, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+ N’eziokwu, e nwere Chineke bụ́ onye na-ekpe ụwa ikpe.”+