1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nwere ike ime ka mmadụ daa ogbenye, nweekwa ike ime ka mmadụ baa ọgaranya.+ O nwere ike iweda mmadụ ala, nweekwa ike ibuli mmadụ elu.+ Daniel 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ na-agbanwe oge na mgbe ihe ga-eme.+ Ọ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị.+ Ọ na-enye ndị ma ihe amamihe, na-emekwa ka ndị nwere ọgụgụ isi na-aghọta ihe.+ Daniel 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.” Luk 1:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ọ kwatuola ndị na-achị achị,+ buliekwa ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha elu.+
7 Jehova nwere ike ime ka mmadụ daa ogbenye, nweekwa ike ime ka mmadụ baa ọgaranya.+ O nwere ike iweda mmadụ ala, nweekwa ike ibuli mmadụ elu.+
21 Ọ na-agbanwe oge na mgbe ihe ga-eme.+ Ọ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị.+ Ọ na-enye ndị ma ihe amamihe, na-emekwa ka ndị nwere ọgụgụ isi na-aghọta ihe.+
17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.”