Abụ Ọma 106:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha chefuru Chineke,+ Onye Nzọpụta ha,Onye mere ihe ndị dị ịtụnanya n’Ijipt,+22 Onye rụrụ ọrụ ndị dị ebube n’ala Ham,+Meekwa ihe ndị dị egwu n’Oké Osimiri Uhie.+
21 Ha chefuru Chineke,+ Onye Nzọpụta ha,Onye mere ihe ndị dị ịtụnanya n’Ijipt,+22 Onye rụrụ ọrụ ndị dị ebube n’ala Ham,+Meekwa ihe ndị dị egwu n’Oké Osimiri Uhie.+