Ọpụpụ 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel. Ọnụ Ọgụgụ 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mosis wee welie aka kụọ mkpara ya ná nnukwu nkume ahụ ugboro abụọ, nnukwu mmiri amalite ịgbapụta. Nzukọ ahụ na anụ ụlọ ha maliteziri ịṅụ mmiri.+ Abụ Ọma 105:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 O meghere nnukwu nkume, mmiri agbapụtawa.+ Mmiri a nọ na-asọ n’ọzara ka à ga-asị na ọ bụ osimiri.+ Aịzaya 48:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Akpịrị akpọghị ha nkụ mgbe o du ha gafee ọzara.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha. Ọ gbawara oké nkume, mmiri agbapụtawa.”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+
6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel.
11 Mosis wee welie aka kụọ mkpara ya ná nnukwu nkume ahụ ugboro abụọ, nnukwu mmiri amalite ịgbapụta. Nzukọ ahụ na anụ ụlọ ha maliteziri ịṅụ mmiri.+
41 O meghere nnukwu nkume, mmiri agbapụtawa.+ Mmiri a nọ na-asọ n’ọzara ka à ga-asị na ọ bụ osimiri.+
21 Akpịrị akpọghị ha nkụ mgbe o du ha gafee ọzara.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha. Ọ gbawara oké nkume, mmiri agbapụtawa.”+
4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+