Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 20:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “Were mkpara a, gị na Erọn nwanne gị kpọkọta nzukọ a. Gwanụ nnukwu nkume a okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri. Ị ga-eme ka mmiri si ná nnukwu nkume a gbapụtara ha. Ị ga-enyekwa nzukọ a na anụ ụlọ ha mmiri ka ha ṅụọ.”+

  • Diuterọnọmi 8:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 unu adịla mpako*+ wee chefuo Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+ 15 onye mere ka unu gafere nnukwu ala ịkpa na-atụ ụjọ,+ bụ́ ebe e nwere agwọ ọjọọ na akpị, bụ́ ala kpọrọ nkụ nke na-enweghị mmiri ọ bụla. O mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụta,+

  • Nehemaya 9:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 I sikwa n’eluigwe nye ha achịcha mgbe agụụ na-agụ ha.+ I mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụta mgbe mmiri na-agụ ha.+ Ị gwakwara ha ka ha banye ma weghara ala ahụ ị ṅụrụ iyi* na ị ga-enye ha.

  • Abụ Ọma 78:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 O mere ka oké nkume ndị dị n’ala ịkpa gbawaa.

      O mere ka ha ṅụjuo mmiri afọ ka à ga-asị na ọ̀ bụ mmiri si n’oké osimiri.+

  • Abụ Ọma 105:41
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 41 O meghere nnukwu nkume, mmiri agbapụtawa.+

      Mmiri a nọ na-asọ n’ọzara ka à ga-asị na ọ bụ osimiri.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya