Ọnụ Ọgụgụ 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Were mkpara gị,+ kpọkọta nzukọ a, gị na Erọn nwanne gị, gwanụ nkume ahụ dị elu okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri; mee ka mmiri si na nkume ahụ dị elu gbapụtara ha, nyekwa nzukọ a na anụ na-eburu ha ibu mmiri ka ha ṅụọ.”+
8 “Were mkpara gị,+ kpọkọta nzukọ a, gị na Erọn nwanne gị, gwanụ nkume ahụ dị elu okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri; mee ka mmiri si na nkume ahụ dị elu gbapụtara ha, nyekwa nzukọ a na anụ na-eburu ha ibu mmiri ka ha ṅụọ.”+