Ọpụpụ 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel nọ na-asị ha: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na Jehova ji aka ya gbuo anyị n’Ijipt mgbe anyị nọ ọdụ n’akụkụ ite anụ,+ mgbe anyị nọ na-eriju nri afọ. Ugbu a unu akpọpụtala anyị, kpọta anyị n’ala ịkpa a ka ụnwụ gbuo ọgbakọ a niile.”+
3 Ndị Izrel nọ na-asị ha: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na Jehova ji aka ya gbuo anyị n’Ijipt mgbe anyị nọ ọdụ n’akụkụ ite anụ,+ mgbe anyị nọ na-eriju nri afọ. Ugbu a unu akpọpụtala anyị, kpọta anyị n’ala ịkpa a ka ụnwụ gbuo ọgbakọ a niile.”+