Ọpụpụ 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Anụla m ntamu ndị Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede,* unu ga-eri anụ. N’ụtụtụ, unu ga-erijukwa achịcha afọ.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
12 “Anụla m ntamu ndị Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede,* unu ga-eri anụ. N’ụtụtụ, unu ga-erijukwa achịcha afọ.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+