Ọpụpụ 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede, unu ga-eri anụ, unu ga-erijukwa ihe oriri afọ n’ụtụtụ;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+
12 “Anụwo m ntamu ụmụ Izrel na-atamu.+ Gwa ha, sị, ‘Ná mgbede, unu ga-eri anụ, unu ga-erijukwa ihe oriri afọ n’ụtụtụ;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’”+