Ọpụpụ 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka o si kwuo, “Ka ha wee kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha,+ Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik+ na Chineke Jekọb,+ apụtawo ìhè n’ihu gị.”+ Ọpụpụ 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+ Ezikiel 34:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m,+ atụrụ m na-eduga n’ebe ịta nri, unu bụ ụmụ mmadụ. Abụ m Chineke unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
5 Dị ka o si kwuo, “Ka ha wee kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha,+ Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik+ na Chineke Jekọb,+ apụtawo ìhè n’ihu gị.”+
7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+
31 “‘Ma unu onwe unu bụ́ atụrụ m,+ atụrụ m na-eduga n’ebe ịta nri, unu bụ ụmụ mmadụ. Abụ m Chineke unu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”