Ọpụpụ 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke sịziri ya: “Ihe a ga-eme ka ha kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik, na Chineke Jekọb,+ pụtara n’ihu gị.”+
5 Chineke sịziri ya: “Ihe a ga-eme ka ha kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik, na Chineke Jekọb,+ pụtara n’ihu gị.”+