Ọpụpụ 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka o si kwuo, “Ka ha wee kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha,+ Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik+ na Chineke Jekọb,+ apụtawo ìhè n’ihu gị.”+
5 Dị ka o si kwuo, “Ka ha wee kwere na Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha,+ Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik+ na Chineke Jekọb,+ apụtawo ìhè n’ihu gị.”+