Ọpụpụ 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt. Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ Jeremaya 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+
16 Gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel, gwakwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà apụtawo ìhè n’ihu m,+ Chineke Ebreham, Aịzik na Jekọb, wee sị: “Aghaghị m ilebara unu anya,+ lebakwa anya n’ihe a na-eme unu n’Ijipt.
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
3 Jehova si n’ebe dị anya pụta ìhè n’ihu m, sị: “Enwere m ịhụnanya na-adịru mgbe ebighị ebi n’ebe ị nọ.+ Ọ bụ ya mere m ji were obiọma* dọta gị.+