Ọpụpụ 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ugbu a gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel ma gwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà pụtara n’ihu m, Chineke Ebreham, Aịzik, na Jekọb. Ọ sịkwara: “N’eziokwu, ahụla m unu,+ hụkwa ihe a na-eme unu n’Ijipt. Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala.
16 Ugbu a gawa, kpọkọta ndị okenye Izrel ma gwa ha, sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà pụtara n’ihu m, Chineke Ebreham, Aịzik, na Jekọb. Ọ sịkwara: “N’eziokwu, ahụla m unu,+ hụkwa ihe a na-eme unu n’Ijipt.
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echetala ndị Izrel+ nakwa na ọ hụla otú e si na-emekpa ha ahụ́,+ ha hulatara ala kpọọ isiala.