Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14:19, 20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Biko, n’ihi ịhụnanya gị* dị ukwuu, gbaghara ndị a mmehie ha, otú i si na-agbaghara ha malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+

      20 Jehova wee sị: “Agbagharala m ha otú i kwuru.+

  • Jeremaya 30:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova kwuru, sị, “M nọnyeere gị, ka m wee zọpụta gị.

      Ma, m ga-ebibi mba niile m chụgara gị n’ala ha.+

      Ma, agaghị m ebibi gị.+

      Kama, m ga-adọ gị aka ná ntị* otú kwesịrị ekwesị.

      M ga-atarịrị gị ahụhụ.”+

  • Abụ Ákwá 3:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ọ bụ ịhụnanya Jehova mere* na anyị anwụchabeghị,+

      N’ihi na ebere ya anaghị agwụ agwụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya