Ọpụpụ 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova si otú a zọpụta ndị Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri.
30 Jehova si otú a zọpụta ndị Izrel n’aka ndị Ijipt n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Izrel wee hụ ka ndị Ijipt nwụrụ n’ụsọ oké osimiri.