Ọpụpụ 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Akụ́ mmiri ígwé ahụ dagburu ihe niile dị n’ubi n’ala Ijipt niile, ma mmadụ ma anụmanụ. O bibikwara ahịhịa ndụ niile, dajisie osisi niile dị n’ọhịa.+
25 Akụ́ mmiri ígwé ahụ dagburu ihe niile dị n’ubi n’ala Ijipt niile, ma mmadụ ma anụmanụ. O bibikwara ahịhịa ndụ niile, dajisie osisi niile dị n’ọhịa.+