Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 I si n’aka Mosis na Erọn+Duo ndị gị otú e si edu ìgwè ewu na atụrụ.+ Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 O mere ka ndị ya jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta.+ E nweghịkwa onye ọ bụla n’ebo ya ike gwụrụ.*