Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee mee ka ha jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta;+Ọ dịghịkwa onye ụkwụ mara jijiji n’ebo ya niile.