Abụ Ọma 87:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova nwere mmasị na Zayọn*+Karịa n’ebe niile ọzọ n’Izrel.* Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ka e si na Zayọn too Jehova,+Onye bi na Jeruselem.+ Toonụ Jaa!+